Nehemaya 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M wee sị eze: “Ọ bụrụ na ọ dị eze mma,+ ọ bụrụkwa na ohu gị dị gị mma,+ ka i ziga m Juda, n’obodo ebe e liri nna nna m hà, ka m wughachi+ ya.” Jeremaya 31:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe a ga-ewuru Jehova obodo+ malite n’Ụlọ Elu Hananel+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku.+ Emọs 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-akpọkọta ndị a dọọrọ n’agha n’ime ndị m Izrel.+ Ha ga-ewukwa ebe ndị tọgbọrọ n’efu ma biri n’ime ha,+ kọọ ubi vaịn ma ṅụọ mmanya ha, kọọkwa ubi ma rie mkpụrụ ha.’+
5 M wee sị eze: “Ọ bụrụ na ọ dị eze mma,+ ọ bụrụkwa na ohu gị dị gị mma,+ ka i ziga m Juda, n’obodo ebe e liri nna nna m hà, ka m wughachi+ ya.”
38 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe a ga-ewuru Jehova obodo+ malite n’Ụlọ Elu Hananel+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku.+
14 M ga-akpọkọta ndị a dọọrọ n’agha n’ime ndị m Izrel.+ Ha ga-ewukwa ebe ndị tọgbọrọ n’efu ma biri n’ime ha,+ kọọ ubi vaịn ma ṅụọ mmanya ha, kọọkwa ubi ma rie mkpụrụ ha.’+