Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 62:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Jehova ejiriwo aka nri ya+ na ogwe aka ya dị ike+ ṅụọ iyi, sị: “Agakwaghị m enye ndị iro gị+ ọka* gị ka ha rie, ndị mba ọzọ agakwaghị aṅụ mmanya ọhụrụ gị,+ bụ́ ihe ị dọgburu onwe gị n’ọrụ nweta.

  • Jeremaya 30:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 “Ma gị onwe gị, ohu m Jekọb, atụla egwu,” ka Jehova kwuru, “atụkwala ụjọ, Izrel.+ N’ihi na, lee! m ga-azọpụta gị n’ebe dị anya ị nọ, zọpụtakwa ụmụ gị n’ala a dọọrọ ha n’agha laa.+ Jekọb ga-alọta, ọ gaghịkwa enwe nsogbu, ahụ́ ga-erukwa ya ala, ọ dịghịkwa onye ga-eme ka ọ maa jijiji.”+

  • Ezikiel 28:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 Ha ga-ebikwa na ya n’obi iru ala,+ wuokwa ụlọ+ ma kụọ ubi vaịn,+ ha ga-ebikwa n’obi iru ala+ mgbe m mere ihe e kpere n’ikpe n’ahụ́ ndị niile na-akwa ha emo gburugburu ha;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova Chineke ha.”’”

  • Maịka 4:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Onye ọ bụla n’ime ha ga-anọdụ n’okpuru osisi vaịn ya nakwa n’okpuru osisi fig ya,+ ọ dịghịkwa onye ga-eme ka ha maa jijiji;+ n’ihi na ọnụ Jehova nke ụsụụ ndị agha ekwuwo ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya