1 Ndị Eze 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Juda+ na Izrel wee na-ebi n’obi iru ala,+ onye ọ bụla n’okpuru osisi vaịn ya nakwa n’okpuru osisi fig ya,+ malite na Dan ruo Bia-shiba,+ n’ụbọchị niile nke Sọlọmọn. Zekaraya 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘N’ụbọchị ahụ,’ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘unu ga-akpọ ibe unu òkù, mgbe unu nọ n’okpuru osisi vaịn na n’okpuru osisi fig.’”+
25 Juda+ na Izrel wee na-ebi n’obi iru ala,+ onye ọ bụla n’okpuru osisi vaịn ya nakwa n’okpuru osisi fig ya,+ malite na Dan ruo Bia-shiba,+ n’ụbọchị niile nke Sọlọmọn.
10 “‘N’ụbọchị ahụ,’ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘unu ga-akpọ ibe unu òkù, mgbe unu nọ n’okpuru osisi vaịn na n’okpuru osisi fig.’”+