14 A ga-eme ka i guzosie ike n’ezi omume.+ Ị ga-anọ mmegbu n’ebe dị anya+—n’ihi na ọ dịghị nke ị ga-atụ egwu—ị ga-anọkwa ihe ọ bụla na-emenye ụjọ n’ebe dị anya, n’ihi na ọ gaghị erute gị nso.+
25 “‘“Mụ na ha ga-agba ọgbụgba ndụ udo,+ m ga-emekwa ka ajọ anụ ọhịa ghara ịdịkwa n’ala ha,+ ha ga-ebikwa n’ala ịkpa n’obi iru ala, hiekwa ụra n’oké ọhịa.+
26 Ha ga-eburuworị ihere+ ha na omume ekwesịghị ntụkwasị obi dum ha mesoro m,+ mgbe ha ga-ebi n’ala ha n’obi iru ala,+ ọ dịghịkwa onye ga-eme ka ha maa jijiji.+