Aịzaya 54:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 A ga-eme ka ị bụrụ a kwaa a kwụrụ n’ime ezi omume.+ Ị ga-anọ ebe dị ezigbo anya n’ebe ndị na-emegbu mmadụ nọ.+ Ị gaghị atụ egwu ihe ọ bụla, ụjọ agaghịkwa atụ gị,N’ihi na e nweghị ihe na-emenye ụjọ ga-abịa gị nso.+
14 A ga-eme ka ị bụrụ a kwaa a kwụrụ n’ime ezi omume.+ Ị ga-anọ ebe dị ezigbo anya n’ebe ndị na-emegbu mmadụ nọ.+ Ị gaghị atụ egwu ihe ọ bụla, ụjọ agaghịkwa atụ gị,N’ihi na e nweghị ihe na-emenye ụjọ ga-abịa gị nso.+