Aịzaya 54:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 A ga-eme ka i guzosie ike n’ezi omume.+ Ị ga-anọ mmegbu n’ebe dị anya+—n’ihi na ọ dịghị nke ị ga-atụ egwu—ị ga-anọkwa ihe ọ bụla na-emenye ụjọ n’ebe dị anya, n’ihi na ọ gaghị erute gị nso.+
14 A ga-eme ka i guzosie ike n’ezi omume.+ Ị ga-anọ mmegbu n’ebe dị anya+—n’ihi na ọ dịghị nke ị ga-atụ egwu—ị ga-anọkwa ihe ọ bụla na-emenye ụjọ n’ebe dị anya, n’ihi na ọ gaghị erute gị nso.+