3 Tọọnụ ntị n’ala+ bịakwute m.+ Geenụ ntị, mkpụrụ obi unu ga-adịkwa ndụ,+ mụ na unu ga-agba ndụ, bụ́ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi+ n’ihe banyere obiọma* na-adịghị ada ada m nwere n’ebe Devid nọ.+
26 “‘“Mụ na ha ga-agba ọgbụgba ndụ udo;+ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi ka mụ na ha ga-agba.+ M ga-enyekwa ha ala ha ma mee ka ha mụbaa,+ debekwa ebe nsọ m n’etiti ha ruo mgbe ebighị ebi.+