Levitikọs 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Oge nzọcha mkpụrụ unu ga-adịgide ruo n’oge ịghọ mkpụrụ vaịn, oge ịghọ mkpụrụ vaịn unu ga-adịgide ruo n’oge ịgha mkpụrụ; unu ga-erikwa nri unu rijuo afọ+ wee biri n’ala unu n’obi iru ala.+
5 Oge nzọcha mkpụrụ unu ga-adịgide ruo n’oge ịghọ mkpụrụ vaịn, oge ịghọ mkpụrụ vaịn unu ga-adịgide ruo n’oge ịgha mkpụrụ; unu ga-erikwa nri unu rijuo afọ+ wee biri n’ala unu n’obi iru ala.+