Levitikọs 25:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, debenụ ụkpụrụ m, debekwanụ mkpebi ikpe m, meekwanụ ha. Mgbe ahụ unu ga-ebi n’ala ahụ n’obi iru ala.+ Ilu 1:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma onye na-ege m ntị ga-ebi n’obi iru ala,+ ụjọ ọdachi agaghịkwa enye ya nsogbu.”+ Jeremaya 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge ọchịchị ya, a ga-azọpụta Juda,+ Izrel ga-ebikwa n’obi iru ala.+ Aha a ga na-akpọ ya bụ, Jehova Bụ Ezi Omume Anyị.”+
18 Ya mere, debenụ ụkpụrụ m, debekwanụ mkpebi ikpe m, meekwanụ ha. Mgbe ahụ unu ga-ebi n’ala ahụ n’obi iru ala.+
6 N’oge ọchịchị ya, a ga-azọpụta Juda,+ Izrel ga-ebikwa n’obi iru ala.+ Aha a ga na-akpọ ya bụ, Jehova Bụ Ezi Omume Anyị.”+