Diuterọnọmi 32:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 N’ihi na m na-eweli aka m n’eluigwe ṅụọ iyi,+M na-asịkwa: “Dị nnọọ ka m dị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,”+ Ezikiel 20:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Sịkwa ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “N’ụbọchị m họọrọ Izrel,+ m welikwara aka m elu+ ṅụọrọ mkpụrụ nke ụlọ Jekọb iyi,+ meekwa ka ha mara m n’ala Ijipt.+ Ee, m weliri aka m ṅụọrọ ha iyi, sị, ‘Abụ m Jehova Chineke unu.’+
40 N’ihi na m na-eweli aka m n’eluigwe ṅụọ iyi,+M na-asịkwa: “Dị nnọọ ka m dị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,”+
5 Sịkwa ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “N’ụbọchị m họọrọ Izrel,+ m welikwara aka m elu+ ṅụọrọ mkpụrụ nke ụlọ Jekọb iyi,+ meekwa ka ha mara m n’ala Ijipt.+ Ee, m weliri aka m ṅụọrọ ha iyi, sị, ‘Abụ m Jehova Chineke unu.’+