8 M ga-akpọbata unu n’ala ahụ m weliri aka ṅụọ iyi+ na m ga-enye Ebreham, Aịzik na Jekọb; n’ezie, m ga-enye ya unu ka ọ bụrụ ihe onwunwe unu.+ Abụ m Jehova.’”+
14 Unu ga-eketakwa ya, onye ọ bụla ga-eketa ihe nwanne ya ketara, ya bụ, ala m weliri aka m ṅụọ iyi+ inye nna nna unu hà.+ Unu ga-enwetakwa ala a dị ka ihe nketa site n’ife nza.+