6O wee ruo na, ozugbo a kọọrọ Sanbalat+ na Tobaya+ na Gishem+ onye Arebia+ nakwa ndị iro anyị ndị ọzọ na ewughachiwo m mgbidi+ ahụ nakwa na ọ dịghị oghere ọ bụla a hapụrụ na ya (ọ bụ ezie na ruo n’oge ahụ etinyebeghị m ibo+ n’ọnụ ụzọ ámá dị iche iche),+
11 “‘N’ụbọchị ahụ, m ga-ebuli+ ụlọ ndò+ Devid nke dara ada,+ m ga-edozikwa ebe ndị a kwadara akwada. M ga-ewu mkpọmkpọ ebe ya, m ga-ewuli ya elu dị ka ọ dị n’ogologo oge gara aga,+