Ezikiel 21:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mbibi, mbibi, mbibi ka m ga-ebibi ya.+ Ọ gaghịkwa abụ nke onye ọ bụla ruo mgbe onye o ruuru bịara,+ m ga-ewerekwa ya nye ya.’+ Ọrụ Ndịozi 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ‘Mgbe ihe ndị a gasịrị, m ga-alaghachi wee wughachi ụlọ ndò Devid nke dara ada; m ga-ewughachikwa mkpọmkpọ ebe ya ma wulite ya ọzọ,+
27 Mbibi, mbibi, mbibi ka m ga-ebibi ya.+ Ọ gaghịkwa abụ nke onye ọ bụla ruo mgbe onye o ruuru bịara,+ m ga-ewerekwa ya nye ya.’+
16 ‘Mgbe ihe ndị a gasịrị, m ga-alaghachi wee wughachi ụlọ ndò Devid nke dara ada; m ga-ewughachikwa mkpọmkpọ ebe ya ma wulite ya ọzọ,+