6 O wee nupụ isi ná mkpebi ikpe m site n’ime ajọ omume karịa mba niile,+ nupụkwa isi n’ụkpụrụ m karịa ala ndị gbara ya gburugburu, n’ihi na ha jụrụ mkpebi ikpe m, ha ejeghịkwa ije n’ụkpụrụ m.’+
15 bụ́ ndị gburu ọbụna Onyenwe anyị Jizọs+ na ndị amụma+ ma kpagbuo anyị.+ Ha adịghịkwa eme ihe dị Chineke mma, kama ha na-emegide ọdịmma nke mmadụ niile,