Abụ Ọma 82:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ruo ole mgbe ka unu ga na-ekpe ikpe na-ezighị ezi,+Na-ele ndị ajọ omume anya n’ihu?+ Sila. Habakọk 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi ya, iwu adịkwaghị irè, a dịghị ekpe ikpe ziri ezi.+ Ọ bụ n’ihi na ndị ajọ omume gbara ndị ezi omume gburugburu, ọ bụ ya mere e ji na-agbagọ ikpe ziri ezi.+
4 N’ihi ya, iwu adịkwaghị irè, a dịghị ekpe ikpe ziri ezi.+ Ọ bụ n’ihi na ndị ajọ omume gbara ndị ezi omume gburugburu, ọ bụ ya mere e ji na-agbagọ ikpe ziri ezi.+