Zekaraya 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Juda ga-ebu agha na Jeruselem; a ga-achịkọta akụ̀ nke mba niile gbara ha gburugburu, chịkọta ọlaedo na ọlaọcha na uwe n’ọ̀tụ̀tụ̀ gabigara ókè.+
14 Juda ga-ebu agha na Jeruselem; a ga-achịkọta akụ̀ nke mba niile gbara ha gburugburu, chịkọta ọlaedo na ọlaọcha na uwe n’ọ̀tụ̀tụ̀ gabigara ókè.+