1 Ndị Eze 8:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 “Tinyere onye mba ọzọ,+ onye na-esoghị ná ndị gị Izrel, onye sikwa n’ala dị anya bịa n’ihi aha gị+ Abụ Ọma 72:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ka aha ya nke dị ebube bụrụkwa ihe a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi,+Ka ebube ya jupụtakwa ụwa dum.+Amen na Amen.
41 “Tinyere onye mba ọzọ,+ onye na-esoghị ná ndị gị Izrel, onye sikwa n’ala dị anya bịa n’ihi aha gị+
19 Ka aha ya nke dị ebube bụrụkwa ihe a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi,+Ka ebube ya jupụtakwa ụwa dum.+Amen na Amen.