Job 42:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova wee gbanwee ọnọdụ Job, nke ọ nọ na ya dị ka onye a dọọrọ n’agha,+ mgbe o kpere ekpere maka ndị enyi ya.+ Jehova wee nyeghachi Job ihe niile o nwere, okpukpu abụọ.+
10 Jehova wee gbanwee ọnọdụ Job, nke ọ nọ na ya dị ka onye a dọọrọ n’agha,+ mgbe o kpere ekpere maka ndị enyi ya.+ Jehova wee nyeghachi Job ihe niile o nwere, okpukpu abụọ.+