Ọpụpụ 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mozis wee setịa aka ya n’elu oké osimiri ahụ;+ Jehova wee malite iji oké ifufe siri ike nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ mee ka oké osimiri ahụ laghachi azụ n’abalị ahụ dum, meekwa ka ala oké osimiri ahụ ghọọ ala akọrọ,+ mmiri ahụ wee na-ekewa.+ Abụ Ọma 78:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O kewara oké osimiri, ka o wee mee ka ha gafere,+O mekwara ka mmiri ya guzoro dị ka mmiri e gbochiri egbochi.+
21 Mozis wee setịa aka ya n’elu oké osimiri ahụ;+ Jehova wee malite iji oké ifufe siri ike nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ mee ka oké osimiri ahụ laghachi azụ n’abalị ahụ dum, meekwa ka ala oké osimiri ahụ ghọọ ala akọrọ,+ mmiri ahụ wee na-ekewa.+
13 O kewara oké osimiri, ka o wee mee ka ha gafere,+O mekwara ka mmiri ya guzoro dị ka mmiri e gbochiri egbochi.+