Abụ Ọma 74:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chineke, ruo ole mgbe ka onye mmegide ga na-akọcha gị?+Onye iro ọ̀ ga na-elelị aha gị ruo mgbe ebighị ebi?+ Abụ Ọma 83:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 83 Chineke, biko, agbala nkịtị;+Emechila ọnụ, anọla jụụ, gị Chineke.+ Aịzaya 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na Jehova ga-emere Jekọb ebere,+ ọ ga-ahọrọ Izrel ọzọ.+ Ọ ga-emekwa ka ha zuru ike n’ala ha.+ Ndị mbịarambịa ga-esonyere ha, ha ga-araparakwa n’ụlọ Jekọb.+
10 Chineke, ruo ole mgbe ka onye mmegide ga na-akọcha gị?+Onye iro ọ̀ ga na-elelị aha gị ruo mgbe ebighị ebi?+
14 N’ihi na Jehova ga-emere Jekọb ebere,+ ọ ga-ahọrọ Izrel ọzọ.+ Ọ ga-emekwa ka ha zuru ike n’ala ha.+ Ndị mbịarambịa ga-esonyere ha, ha ga-araparakwa n’ụlọ Jekọb.+