Ezikiel 39:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị bi n’obodo niile nke Izrel ga-aga suo ihe agha na ọta nta na ọta ukwu ọkụ, were ha mere nkụ,—ha na ụta na akụ́ na okpiri nwere isi ígwè na ube; ha ga-eji ha mere nkụ+ ruo afọ asaa.
9 Ndị bi n’obodo niile nke Izrel ga-aga suo ihe agha na ọta nta na ọta ukwu ọkụ, were ha mere nkụ,—ha na ụta na akụ́ na okpiri nwere isi ígwè na ube; ha ga-eji ha mere nkụ+ ruo afọ asaa.