Joshụa 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova wee sị Jọshụa: “Atụla egwu n’ihi ha,+ n’ihi na ụdị ugbu a echi, m ga-enyefe ha niile n’aka Izrel ka ha gbuo ha. Ị ga-ese ịnyịnya ha akwara,+ ị ga-esurekwa ụgbọ ịnyịnya ha n’ọkụ.”+ Abụ Ọma 46:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-eme ka agha kwụsị ruo na nsọtụ ụwa.+Ọ na-agbaji ụta, na-egbujisịkwa ube;+Ọ na-agbakwa ụgbọ agha ọkụ.+
6 Jehova wee sị Jọshụa: “Atụla egwu n’ihi ha,+ n’ihi na ụdị ugbu a echi, m ga-enyefe ha niile n’aka Izrel ka ha gbuo ha. Ị ga-ese ịnyịnya ha akwara,+ ị ga-esurekwa ụgbọ ịnyịnya ha n’ọkụ.”+
9 Ọ na-eme ka agha kwụsị ruo na nsọtụ ụwa.+Ọ na-agbaji ụta, na-egbujisịkwa ube;+Ọ na-agbakwa ụgbọ agha ọkụ.+