Ndị Ikpe 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Osisi vaịn wee sị ha, ‘M̀ ga-ahapụ mmanya ọhụrụ m nke na-eme ka Chineke na mmadụ na-aṅụrị ọṅụ,+ m̀ ga-aga na-aṅagharị n’elu osisi ndị ọzọ?’
13 Osisi vaịn wee sị ha, ‘M̀ ga-ahapụ mmanya ọhụrụ m nke na-eme ka Chineke na mmadụ na-aṅụrị ọṅụ,+ m̀ ga-aga na-aṅagharị n’elu osisi ndị ọzọ?’