2 Ndị Kọrịnt 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nke a bụ nke ugboro atọ+ m na-abịakwute unu. “A ga-amara na okwu ọ bụla bụ eziokwu n’ọnụ ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ.”+
13 Nke a bụ nke ugboro atọ+ m na-abịakwute unu. “A ga-amara na okwu ọ bụla bụ eziokwu n’ọnụ ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ.”+