Aịzaya 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anụ ọhịa wolf na nwa atụrụ ga-anọ,+ agụ owuru na nwa ewu ga-amakpukọkwa, nwa ehi na nwa ọdụm tojuru etoju+ na anụ mara abụba ga-anọkọkwa;+ nwatakịrị ga na-edukwa ha.
6 Anụ ọhịa wolf na nwa atụrụ ga-anọ,+ agụ owuru na nwa ewu ga-amakpukọkwa, nwa ehi na nwa ọdụm tojuru etoju+ na anụ mara abụba ga-anọkọkwa;+ nwatakịrị ga na-edukwa ha.