Aịzaya 65:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Anụ ọhịa wolf+ na nwa atụrụ ga-atakọ nri,+ ọdụm ga-ata okporo ọka dị ka ehi;+ ọ bụ ájá ga-abụ nri agwọ.+ Ha agaghị emerụ ihe ọ bụla ahụ́,+ ha agaghịkwa emebi ihe ọ bụla n’ugwu nsọ m dum,”+ ka Jehova kwuru.
25 “Anụ ọhịa wolf+ na nwa atụrụ ga-atakọ nri,+ ọdụm ga-ata okporo ọka dị ka ehi;+ ọ bụ ájá ga-abụ nri agwọ.+ Ha agaghị emerụ ihe ọ bụla ahụ́,+ ha agaghịkwa emebi ihe ọ bụla n’ugwu nsọ m dum,”+ ka Jehova kwuru.