Aịzaya 35:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ dịghị ọdụm ga-anọ n’ebe ahụ, ụdị anụ ọhịa ọ bụla nke na-adọgbu adọgbu agaghị abata na ya.+ Ọ dịghị nke a ga-ahụ n’ebe ahụ;+ ọ bụ ndị a gbatara agbata ga na-eje ije n’ebe ahụ.+
9 Ọ dịghị ọdụm ga-anọ n’ebe ahụ, ụdị anụ ọhịa ọ bụla nke na-adọgbu adọgbu agaghị abata na ya.+ Ọ dịghị nke a ga-ahụ n’ebe ahụ;+ ọ bụ ndị a gbatara agbata ga na-eje ije n’ebe ahụ.+