Jenesis 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ̀ dị ihe nyịrị Jehova?+ M ga-abịakwuteghachi gị n’oge a kara aka, n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, Sera ga-amụkwa nwa nwoke.” Aịzaya 37:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha wee sị ya: “Nke a bụ ihe Hezekaya kwuru, ‘Taa bụ ụbọchị nsogbu+ na nke ịba mba nakwa nke ajọ mkparị,+ n’ihi na ụmụ erutewo n’ọnụ akpa nwa, ma ike e ji amụ ha adịghị.+
14 Ọ̀ dị ihe nyịrị Jehova?+ M ga-abịakwuteghachi gị n’oge a kara aka, n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, Sera ga-amụkwa nwa nwoke.”
3 Ha wee sị ya: “Nke a bụ ihe Hezekaya kwuru, ‘Taa bụ ụbọchị nsogbu+ na nke ịba mba nakwa nke ajọ mkparị,+ n’ihi na ụmụ erutewo n’ọnụ akpa nwa, ma ike e ji amụ ha adịghị.+