2 Ndị Eze 18:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Oleezi otú ị pụrụ isi mee ka otu gọvanọ bụ́ otu n’ime ndị kasị nta na-ejere onyenwe m ozi+ tụgharịa laghachi azụ, mgbe gị onwe gị tụkwasịrị Ijipt obi inye gị ụgbọ ịnyịnya+ na ndị na-agba ịnyịnya?+
24 Oleezi otú ị pụrụ isi mee ka otu gọvanọ bụ́ otu n’ime ndị kasị nta na-ejere onyenwe m ozi+ tụgharịa laghachi azụ, mgbe gị onwe gị tụkwasịrị Ijipt obi inye gị ụgbọ ịnyịnya+ na ndị na-agba ịnyịnya?+