Aịzaya 36:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Olee ebe chi niile nke Hemat+ na Apad+ nọ? Olee ebe chi niile nke Sefaveyim nọ?+ Hà napụtara Sameria n’aka m?+ Aịzaya 37:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Chi+ nke mba dị iche iche nna nna m hà lara n’iyi, hà napụtara ha,+ ya bụ, Gozan+ na Heran+ na Rizef na ụmụ Iden+ bụ́ ndị biri na Tel-asa? Jeremaya 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mmadụ ọ̀ pụrụ imere onwe ya chi dị iche iche mgbe ha na-abụghị chi?+ 1 Ndị Kọrịnt 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+
19 Olee ebe chi niile nke Hemat+ na Apad+ nọ? Olee ebe chi niile nke Sefaveyim nọ?+ Hà napụtara Sameria n’aka m?+
12 Chi+ nke mba dị iche iche nna nna m hà lara n’iyi, hà napụtara ha,+ ya bụ, Gozan+ na Heran+ na Rizef na ụmụ Iden+ bụ́ ndị biri na Tel-asa?
4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+