2 Ndị Eze 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ehaz wee were ọlaọcha na ọlaedo ndị dị n’ụlọ Jehova nakwa n’ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ eze+ wee zigara eze Asiria ngarị.+ 2 Ndị Eze 18:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’oge ahụ, Hezekaya gbukapụrụ ibo ụzọ ndị dị n’ụlọ nsọ Jehova,+ tinyere awara ụzọ ndị Hezekaya eze Juda machiri ọla,+ o wee bunye ha eze Asiria.
8 Ehaz wee were ọlaọcha na ọlaedo ndị dị n’ụlọ Jehova nakwa n’ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ eze+ wee zigara eze Asiria ngarị.+
16 N’oge ahụ, Hezekaya gbukapụrụ ibo ụzọ ndị dị n’ụlọ nsọ Jehova,+ tinyere awara ụzọ ndị Hezekaya eze Juda machiri ọla,+ o wee bunye ha eze Asiria.