Abụ Ọma 47:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Bụkuonụ Chineke abụ olu ụtọ, bụọnụ abụ olu ụtọ.+Bụkuonụ Eze anyị abụ olu ụtọ, bụọnụ abụ olu ụtọ. Abụ Ọma 149:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka ha jiri ịgba egwú too aha ya.+Ka ha were obere ịgbà na ụbọ akwara bụkuo ya abụ olu ụtọ.+