Abụ Ọma 125:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na mkpanaka ajọ omume agaghị adịgide+ n’elu òkè ndị ezi omume ketara,Ka ndị ezi omume wee ghara ịmatị aka metụ ihe ọjọọ ọ bụla.+
3 N’ihi na mkpanaka ajọ omume agaghị adịgide+ n’elu òkè ndị ezi omume ketara,Ka ndị ezi omume wee ghara ịmatị aka metụ ihe ọjọọ ọ bụla.+