Jeremaya 48:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na mmadụ kwaara ákwá na-agbago ụzọ e si aga Luhit,+ ee, a na-ebe ákwá. N’ihi na mmadụ kwaara ákwá mwute si na Họroneyim na-agbada n’ihi mbibi+ ndị mmadụ nụrụ.
5 N’ihi na mmadụ kwaara ákwá na-agbago ụzọ e si aga Luhit,+ ee, a na-ebe ákwá. N’ihi na mmadụ kwaara ákwá mwute si na Họroneyim na-agbada n’ihi mbibi+ ndị mmadụ nụrụ.