Emọs 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘“N’ihi nnupụisi atọ nke Moab nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ, n’ihi na ọ gbara ọkpụkpụ eze Idọm ọkụ ka ọ ghọọ laịm.+
2 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘“N’ihi nnupụisi atọ nke Moab nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ, n’ihi na ọ gbara ọkpụkpụ eze Idọm ọkụ ka ọ ghọọ laịm.+