2 Ndị Eze 19:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 O wee ruo n’abalị ahụ na mmụọ ozi Jehova gara gbuo otu narị puku na iri puku mmadụ asatọ na puku ise n’ebe ndị Asiria+ mara ụlọikwuu.+ Mgbe ndị mmadụ biliri n’isi ụtụtụ, lee, ha niile bụ ozu ozu.+ Abụ Ọma 37:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 N’agbanyeghị nke ahụ, ọ nwụrụ, ma, lee, ọ nọkwaghị;+Anọ m na-achọ ya, ma ahụghị m ya.+
35 O wee ruo n’abalị ahụ na mmụọ ozi Jehova gara gbuo otu narị puku na iri puku mmadụ asatọ na puku ise n’ebe ndị Asiria+ mara ụlọikwuu.+ Mgbe ndị mmadụ biliri n’isi ụtụtụ, lee, ha niile bụ ozu ozu.+