1 Ihe E Mere 12:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 n’ihi na ndị mmadụ na-abịakwute+ Devid kwa ụbọchị inyere ya aka, ruo mgbe ha ghọrọ ụsụụ ndị agha dị ukwuu,+ dị ka ụsụụ ndị agha nke Chineke.+
22 n’ihi na ndị mmadụ na-abịakwute+ Devid kwa ụbọchị inyere ya aka, ruo mgbe ha ghọrọ ụsụụ ndị agha dị ukwuu,+ dị ka ụsụụ ndị agha nke Chineke.+