2 Samuel 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Agha nke dị n’etiti ụlọ Sọl na ụlọ Devid wee dịtee aka;+ Devid wee na-adịwanye ike,+ ma ụlọ Sọl nọ na-ada.+ Job 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye ezi omume na-anọgidesi ike n’ụzọ ya,+Onye aka ya dị ọcha+ na-enwewanyekwa ume.+
3 Agha nke dị n’etiti ụlọ Sọl na ụlọ Devid wee dịtee aka;+ Devid wee na-adịwanye ike,+ ma ụlọ Sọl nọ na-ada.+