Diuterọnọmi 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka ha nwee nkụda mmụọ,+ ruo mgbe ndị fọdụrụ+ na ndị na-ezopụ n’ihu gị lara n’iyi. Joshụa 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe anyị nụrụ ya, obi malitere ịlọ anyị mmiri,+ ọ dịghịkwa ume ọ bụla dị n’ime onye ọ bụla n’ihi unu,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu bụ Chineke n’eluigwe nakwa n’ụwa.+
20 Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka ha nwee nkụda mmụọ,+ ruo mgbe ndị fọdụrụ+ na ndị na-ezopụ n’ihu gị lara n’iyi.
11 Mgbe anyị nụrụ ya, obi malitere ịlọ anyị mmiri,+ ọ dịghịkwa ume ọ bụla dị n’ime onye ọ bụla n’ihi unu,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu bụ Chineke n’eluigwe nakwa n’ụwa.+