-
Ọpụpụ 35:35Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
35 O mewo ka obi ha jupụta n’amamihe+ ịrụ ọrụ niile omenkà na onye na-akpa ihe n’ákwà na-arụ,+ na nke onye na-eji eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo, na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin achọ ákwà mma, nakwa nke onye na-ekwe ákwà, bụ́ ndị ikom na-arụ ụdị ọrụ ọ bụla na ịtụ ụkpụrụ ọrụ dị iche iche.
-