Aịzaya 44:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M na-emebi ihe ịrịba ama nke ndị na-ekwu okwu na-abaghị uru, abụkwa m Onye na-eme ka ndị na-agba afa na-eme ara ara;+ Onye na-achụghachi ndị maara ihe azụ, Onye na-emekwa ka ihe ọmụma ha ghọọ ihe nzuzu;+ 1 Ndị Kọrịnt 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na amamihe nke ụwa a bụ ihe nzuzu n’ebe Chineke nọ;+ n’ihi na e dere, sị: “Ọ na-ejide ndị maara ihe n’aghụghọ ha.”+
25 M na-emebi ihe ịrịba ama nke ndị na-ekwu okwu na-abaghị uru, abụkwa m Onye na-eme ka ndị na-agba afa na-eme ara ara;+ Onye na-achụghachi ndị maara ihe azụ, Onye na-emekwa ka ihe ọmụma ha ghọọ ihe nzuzu;+
19 N’ihi na amamihe nke ụwa a bụ ihe nzuzu n’ebe Chineke nọ;+ n’ihi na e dere, sị: “Ọ na-ejide ndị maara ihe n’aghụghọ ha.”+