Ndị Ikpe 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị isi nke ndị niile na ebo niile nke Izrel wee guzoro n’ọgbakọ nke ndị ezi Chineke,+ ya bụ, narị puku ndị ikom anọ ndị ji ụkwụ aga, bụ́ ndị na-ebu mma agha.+ 1 Samuel 14:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Sọl wee sị: “Bịanụ nso n’ebe a,+ unu niile bụ́ ndị isi Izrel,+ chọọnụ ka unu mata otú e si mee mmehie a taa.
2 Ndị isi nke ndị niile na ebo niile nke Izrel wee guzoro n’ọgbakọ nke ndị ezi Chineke,+ ya bụ, narị puku ndị ikom anọ ndị ji ụkwụ aga, bụ́ ndị na-ebu mma agha.+
38 Sọl wee sị: “Bịanụ nso n’ebe a,+ unu niile bụ́ ndị isi Izrel,+ chọọnụ ka unu mata otú e si mee mmehie a taa.