14 Unu ga-apụtakwa n’ụtụtụ, n’ebo n’ebo, ọ ga-erukwa na ebo nke Jehova ga-ahọrọ+ ga-abịa nso, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ezinụlọ nke Jehova ga-ahọrọ ga-abịa nso, n’ụlọ n’ụlọ, ụlọ nke ọ bụla Jehova ga-ahọrọ ga-abịa nso, dimkpa ọ bụla n’otu n’otu.
19 Ma unu onwe unu—taa ka unu jụrụ Chineke+ unu bụ́ onye zọpụtara unu n’ihe ọjọọ unu niile nakwa n’ahụhụ unu, unu wee sị: “Ee e, kama ọ bụ eze ka ị ga-eme ka ọ chịwa anyị.” Ugbu a, guzonụ n’ihu Jehova n’ebo n’ebo+ nakwa n’ìgwè dị otu puku mmadụ otu puku mmadụ.’”