Abụ Ọma 83:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka ndị mmadụ wee mara+ na gị onwe gị, onye aha gị bụ Jehova,+Ọ bụ naanị gị bụ Onye Kasị Elu+ n’ụwa niile.+ Abụ Ọma 98:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova emewo ka a mara nzọpụta ya;+O kpughewo ezi omume ya n’anya mba dị iche iche.+ Habakọk 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ụwa ga-ejupụta n’ịmara ebube Jehova dị ka mmiri na-ekpuchi oké osimiri.+
18 Ka ndị mmadụ wee mara+ na gị onwe gị, onye aha gị bụ Jehova,+Ọ bụ naanị gị bụ Onye Kasị Elu+ n’ụwa niile.+