Aịzaya 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-adị elu site n’ikpe ikpe ziri ezi,+ ezi Chineke, bụ́ Onye Nsọ,+ ga-edokwa onwe ya nsọ site n’ezi omume.+ Aịzaya 60:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mba niile ga-abata n’ìhè gị,+ ndị eze+ ga-abatakwa n’ìhè gị nke na-enwu gbaa.+ Aịzaya 62:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Mba niile ga-ahụ ezi omume gị,+ gị nwaanyị,+ ndị eze niile ga-ahụkwa ebube gị.+ A ga na-akpọ gị aha ọhụrụ,+ bụ́ nke Jehova ga-eji ọnụ ya gụọ gị. Ndị Rom 3:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Chineke wepụtara ya dị ka àjà ime udo;+ udo a na-abịa site n’inwe okwukwe n’ọbara ya.+ Nke a bụ iji gosi ezi omume nke ya, n’ihi na ọ na-agbaghara mmehie+ ndị e mere n’oge gara aga mgbe Chineke nọ na-enwe ndidi;+
16 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-adị elu site n’ikpe ikpe ziri ezi,+ ezi Chineke, bụ́ Onye Nsọ,+ ga-edokwa onwe ya nsọ site n’ezi omume.+
2 “Mba niile ga-ahụ ezi omume gị,+ gị nwaanyị,+ ndị eze niile ga-ahụkwa ebube gị.+ A ga na-akpọ gị aha ọhụrụ,+ bụ́ nke Jehova ga-eji ọnụ ya gụọ gị.
25 Chineke wepụtara ya dị ka àjà ime udo;+ udo a na-abịa site n’inwe okwukwe n’ọbara ya.+ Nke a bụ iji gosi ezi omume nke ya, n’ihi na ọ na-agbaghara mmehie+ ndị e mere n’oge gara aga mgbe Chineke nọ na-enwe ndidi;+