Aịzaya 65:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Unu ga-ahapụ aha unu ka ọ bụrụ ihe ndị m họọrọ ga-eji na-aṅụ iyi, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-egbu unu n’otu n’otu,+ ma ọ ga-agụ ndị ohu ya aha ọzọ;+ Jeremaya 33:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’oge ahụ, a ga-azọpụta Juda,+ Jeruselem ga-ebikwa n’obi iru ala.+ Ihe a ga na-akpọ ya bụ, Jehova Bụ Ezi Omume Anyị.’”+
15 Unu ga-ahapụ aha unu ka ọ bụrụ ihe ndị m họọrọ ga-eji na-aṅụ iyi, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-egbu unu n’otu n’otu,+ ma ọ ga-agụ ndị ohu ya aha ọzọ;+
16 N’oge ahụ, a ga-azọpụta Juda,+ Jeruselem ga-ebikwa n’obi iru ala.+ Ihe a ga na-akpọ ya bụ, Jehova Bụ Ezi Omume Anyị.’”+