Aịzaya 62:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Mba niile ga-ahụ ezi omume gị,+ gị nwaanyị,+ ndị eze niile ga-ahụkwa ebube gị.+ A ga na-akpọ gị aha ọhụrụ,+ bụ́ nke Jehova ga-eji ọnụ ya gụọ gị. Jeremaya 33:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’oge ahụ, a ga-azọpụta Juda,+ Jeruselem ga-ebikwa n’obi iru ala.+ Ihe a ga na-akpọ ya bụ, Jehova Bụ Ezi Omume Anyị.’”+ Ndị Rom 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 n’ebe ahụ a gwara ha, sị, ‘Unu abụghị ndị m,’ n’ebe ahụ ka a ga-akpọ ha ‘ụmụ nke Chineke dị ndụ.’”+
2 “Mba niile ga-ahụ ezi omume gị,+ gị nwaanyị,+ ndị eze niile ga-ahụkwa ebube gị.+ A ga na-akpọ gị aha ọhụrụ,+ bụ́ nke Jehova ga-eji ọnụ ya gụọ gị.
16 N’oge ahụ, a ga-azọpụta Juda,+ Jeruselem ga-ebikwa n’obi iru ala.+ Ihe a ga na-akpọ ya bụ, Jehova Bụ Ezi Omume Anyị.’”+
26 n’ebe ahụ a gwara ha, sị, ‘Unu abụghị ndị m,’ n’ebe ahụ ka a ga-akpọ ha ‘ụmụ nke Chineke dị ndụ.’”+