14 “Zụkọtanụ, unu niile, nụrụkwanụ.+ Ònye n’ime ha kọrọ ihe ndị a? Jehova hụrụ ya n’anya.+ Ọ ga-eme ihe dị ya mma n’ahụ́ Babịlọn,+ ogwe aka ya ga-emegidekwa ndị Kaldia.+
14 A ga-eme ka i guzosie ike n’ezi omume.+ Ị ga-anọ mmegbu n’ebe dị anya+—n’ihi na ọ dịghị nke ị ga-atụ egwu—ị ga-anọkwa ihe ọ bụla na-emenye ụjọ n’ebe dị anya, n’ihi na ọ gaghị erute gị nso.+