Nehemaya 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Iza nwa Jeshụa,+ onyeisi Mizpa,+ wee rụzie mpaghara ọzọ a tụrụ atụ̀ n’akụkụ ya n’ihu ebe a na-esi agbago Ụlọ Ngwá Agha nke dị na Nkuku Mgbidi.+
19 Iza nwa Jeshụa,+ onyeisi Mizpa,+ wee rụzie mpaghara ọzọ a tụrụ atụ̀ n’akụkụ ya n’ihu ebe a na-esi agbago Ụlọ Ngwá Agha nke dị na Nkuku Mgbidi.+