2 Ihe E Mere 26:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọzaya wukwara ụlọ nche+ na Jeruselem n’akụkụ Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku+ nakwa n’akụkụ Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu+ nakwa n’akụkụ Nkuku Mgbidi, meekwa ka ha sie ike. Nehemaya 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onye na-eso ya bụ Binuai nwa Henadad. Ọ rụziri mpaghara ọzọ a tụrụ atụ̀, malite n’ụlọ Azaraya ruo na Nkuku Mgbidi,+ ruokwa na nkuku ụzọ.
9 Ọzaya wukwara ụlọ nche+ na Jeruselem n’akụkụ Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku+ nakwa n’akụkụ Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu+ nakwa n’akụkụ Nkuku Mgbidi, meekwa ka ha sie ike.
24 Onye na-eso ya bụ Binuai nwa Henadad. Ọ rụziri mpaghara ọzọ a tụrụ atụ̀, malite n’ụlọ Azaraya ruo na Nkuku Mgbidi,+ ruokwa na nkuku ụzọ.